Isaiah 8:14

14Ọ ga-abụkwa ebe nsọ;
Maọbụ, Ebe mgbaba

nye ụlọ Izrel na Juda, ọ ga-aghọrọ ha
nkume nke na-eme ka ndị mmadụ sọọ ngọngọ,
oke nkume nke na-eme ka ha daa.
Ọ ga-abụkwara ndị Jerusalem
igbudu na ọnya nke ha ga-adaba nʼime ya.
Copyright information for IboBIU